Igbo

Anyi n’yere die biara abia aka na idozi  ndu ha. Anyi n’eye ha ezigbo ndu modu  si ni’me obi.
Anyi na’su asusu di iche iche. Anyi no n’ebe di iche iche n’oberösterreich, okacha na Linz yana Wels. An’eweta anyi „online“ ewetakwa anyi n’igwe okwu
Ichoo enye m’aka, iga’bia k’anyi ka’agba, ngba anyi ga’nokoo. Kpakorita nkata.
Anyi ga enye gi ndumo’du gbasara ihe di iche iche dika ulo ebe obibi, olu, ihe gbasara ego, igu Akwukwo, na ihe ndi ozo di iche iche ikwesiri ima.

Kontakt:
+43 (0) 732 / 66 73 63 – 601
office@migrare.at