Anyi n’yere die biara abia aka na idozi ndu ha. Anyi n’eye ha ezigbo ndu modu si ni’me obi. Anyi na’su asusu di iche iche. Anyi no n’ebe di iche iche n’oberösterreich, okacha na Linz yana Wels. An’eweta anyi „online“ ewetakwa anyi n’igwe okwu Ichoo enye m’aka, iga’bia k’anyi ka’agba, ngba anyi ga’nokoo. Kpakorita nkata. Anyi ga enye gi ndumo’du gbasara ihe di iche iche dika ulo ebe obibi, olu, ihe gbasara ego, igu Akwukwo, na ihe ndi ozo di iche iche ikwesiri ima.
Kontakt: +43 (0) 732 / 66 73 63 – 601 office@migrare.at